Take a fresh look at your lifestyle.

Ime ihe mkpofu ka ọ bụrụ ohere akụ na ụba:Gọọmenti Naijiria.

Chigo deziri ya n'Igbo

0 60

Ime ihe mkpofu ka ọ bụrụ ohere akụ na ụba:Gọọmenti Naijiria.

Mịnịsta na-ahụ maka ụlọ ọrụ  ahia na itinye ego,  John Enoh kwuru na gọọmenti etiti ekwela nkwa itinye aka na mmejuputa na  ngbanwee ihe mkpofu ka ọ bụrụ ohere akụ na ụba.

O kwuru na Naijiria nwere ikike ịzụlite ụlọ ọrụ nwere ọtụtụ ijeri dollar site na mkpofu

“Echeghị m na a ga-ewepụ ngalaba a. Kama, a ga-enye ya ike. Ọ bụrụ na anyị guzobe ya ugbu a, anyị ga-enwe ndị na-anakọta ihe mkpofu ma were ya na-enweta ego .Nwamadi a gbadoro ukwu gbasara ugboala ochie nke a na-ebubata obodo a,nke sokwa na nnukwu ihe mkpofu.

 

 

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *