Anabtala ndị ọbịa nleta iji chọpụta mgbanwe a chọrọ ime ebe a na-amu maka njikwa ugboelu ka o buruzia mmahadum na-enyocha ka ugboelu si efe , na steeti kwara.Gọọmenti steeti a mere ya.
Mary Arinde, Kọmishọna na-ahụ maka agụmakwụkwọ ka elu mere ka a mara nke a.
Kọmịshọna a kwuru na Gọọmenti steeti n’okpuru ọchịchị ọhụụ nke Gọvanọ AbdulRahman AbdulRazaq egosila na ọ na-agbasi mbọ ike maka mmepe ngalaba agụmakwụkwọ, ọkachasị na ngalaba pụrụ iche nke nwere ike itinye aka na mbuni obodo.
Arinde kọwara na ihe steeti na-eme magburu onwe ya ma bulikwa Naijiria elu.
Ndi biara nyochaa toro steeti a ma nyekwa ha nnukwu otito maka ihe a.
Okatahi Yakubu onyeisi na koleji a nyere ekele maka otu ahụ ma kelee Gọvanọ AbdulRazaq maka nhụsianya ya iji kwalite koleji njikwa ugboelu ka o buruzia mmahadum na-enyocha ka ugboelu si efe .
Leave a Reply