Take a fresh look at your lifestyle.

Nbinye aka n’akwụkwọ maka ego ruru ijeri naira:Onyeisiala.

Temitope Mustapha, Abuja dere ya na bekee.

0 111

Nbinye aka n”akwụkwọ maka ego  nke a ga-emefu ruru ijeri naira 59.99 n’afo a ka Onye isi ala Tinubu binyela aka n’akwụkwọ maka ya.

O mere nke a  ka ọ bụrụ iwu.  n’ụbọchị Fraide n’ụlọọrụ onyeisiala dị n’Abuja.

E siri na ijeri naira 49.7  were bugo ego ahu ruo ijeri naira 59.99 nke ulo omebeiwu abuo kwadoro.

E gosikwaziri na nkeji na nkeji,usoro a ga-eji mmefu oooo ego a.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *