Ikwalite mmepe site n’ itinye ‘ọrụ nka na mmanụ na gasi:SINETI
Lekan Sowande, Abuja dere ya na bekee.
Ikwalite mmepe site n’ itinye ‘ọrụ nka na mmanụ na gasi. Sineti Naijiria na-ekwu na ọ na-agba mbọ ịkwalite nke a.
Joel Onowakpo onye isi oche Sineti komitii kwuru nke a na nnọkọ mbụ nke kọmitii a na Abuja.
Nwa amadi a kelere ndị isi nke Sineti maka inye ya ọkwa a.
Ndị Naijiria kwesịrị irite uru kachasị site na akụ ndị sitere n’okike chi O kwuru nke a.
Kọmitii a ga-agbasi mbọ ike na-agbaso nkwado nke ndị ọrụ obodo, na-agbasi mbọ ike ịmepụta gburugburu ebe obibi na-akwalite uto nke azụmahịa, imepụta ọrụ na mmepe nke akụ dị oke mkpa.Nwamadi a kwukwara nke a.
O kwuru na ọ ga-eduga n’ịmepụta ọrụ, mmepe nke nkà ihe onwunwe dị oke mkpa na n’ikpeazụ mee ka ọganihu nke azụmahịa obodo na ego ha nwetara.
Leave a Reply