Take a fresh look at your lifestyle.

Ụlọikpe na mba Amerịka enyela iwu ka e weghachitere Naịjịrịa ego e zuru ezu karịrị ijeri ₦5bn

0 155

Otu ụlọ ikpe ekpebiela na ego ezuru ezu ruru £6.9m ($8.9m) ga alaghachiri Naịjirịa.

Mkpebị ịkpe ahụ bịara mgbe onyeisi okaikpe na Jersey nyere ndị ụlọikpe Royal akwụkwọ ikike maka ego ahu na onwa Nọvemba, afọ gara aga.

Ulọikpe ahu kpebịrị na ego ahu e tinyere n’ụlọakụ dị na mba Jersey nke Amerịka aghanyị ịbụ ego ndị olu gọọmentị Naịjịrịa zụrụ ezu kemgbe afọ 2014.

Nweghachite ego ahu ka uloikpe ahu na gọọmentị etịti Naịjịrịa na akpa usọrọ aga asị mee ya.

Ego ahu ga akwunyere na uloaku dika ego eji azuta ngwa agha bido na afọ 2009 ruo na afọ 2015.

Gọomentị nke Jersey kwuru na ọ dị ka ana e ji olu oru ndi shell nwere na ezu ego Naijịria. Onye ịsị okaiwu ahu kwuru na ha bu na ọbị na ufọdụ ego a anaekwu maka ya, ka ndi na achịbụ Naịjịrịa zoru ezo ka ha nwee ịke ịjị ya nwere mee ntụlịaka nke afọ 2015.

Onye ịsị ọkaiwu nke mba Jersey kwuru ha na gọọmentị Naijịrịa na akpa etu a ga e sị nweghachiru ego ahu maka odinma umu Naịjịrịa.

Okwuru nke a “ihe nke a gọsịrị na iwu eji anaputa ihe ezuru ezu ma nye ya ndị nwe ya nke afọ 2018 na aru olu nke ọma”

“Mụ na gọọmentị etịtị Naịjịrịa ga aga n’ ịrụ ịhazị etu aga esị nwaghachịrị Naịjịrịa ego ahu”

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *