Ụlọ nrụpụta mmanụ agbidi na Port Harcourt ga-eme mmanụ agbidi ruru itemmanụ 60,000 kwa ụbọchị mgbe emezi chara ya.
Chigo deziri ya n'Igbo.
Gọọmenti etiti kwuru na arụchaa ọrụ nrụzigharị ụlọ ọrụ na-anụcha mmanụ agbidi nke Port Harcourt na steeti Rivers
na ụlọ ọrụ ahụ ga-amalite nchacha mmanụ agbidi ruru itemmanụ 60,000 kwa ụbọchị mgbe emezichara ya.
Ụlọ ọrụ Nigerian National Petroleum Company Limited (NNPCL), bụ onye njikwa ụlọ ọrụ ahụ, kpughere na a ga-arụcha akụkụ nke abụọ nke ụlọ ọrụ ahụ na nkeji nke anọ nke 2024
Leave a Reply