Ka usoro ịkwụ ụgwọ akwụkwọ Mahadum na Naijiria dabere na semester ,Ụlọ ndị omebe iwu kwuru.
Nke a nwere ike ibelata nsogbu ego n’ahụ ụmụ akwụkwọ, melite ohere ịga akwụkwọ dị elu, na ịmepụta usoro nhazi ego nke ọma nyere ụmụ akwụkwọ na mahadum
Mahadum mba ụwa, gụnyere Mahadum California na Mahadum Sydney, mebere usoro ịkwụ ụgwọ dabere na semester n’oge na-adịbeghị anya iji bulie ịdị mma maka nne na nna ,ụmụ akwụkwọ na mahadum.
Leave a Reply