Take a fresh look at your lifestyle.

NTI:Ọzụzụ ndị nkụzi maka mgbanwe ihu igwe.

Chigo deziri ya n'Igbo.

0 436

Ọzụzụ ndị nkụzi 148 na Kaduna na Steeti Benin maka ikuziri ụmụ akwụkwọ mgbanwe ihu igwe.(NTI)  National Teachers Institute mere nke a.

Prọfesọ Musa Maitafsir, onye isi na onye isi ụlọ ọrụ NTI, kwupụtara nke a mgbe ọ na-ekwupụta mmeghe ọzụzụ a nke e ụbọchị atọ n’isi ụlọ ọrụ Institute na Steeti Kaduna .

Nwamadia kwuru na ọzụzụ a bụ iji lebara mgbanwe ihu igwe anya dị ka nsogbu zuru ụwa ọnụ n’ime mpaghara agụmakwụkwọ Naijiria.O kwukwara na  “Ebumnobi bụ inye ndị nkuzi Naijiria ike ka ha nwee mmetụta nke ọma na agụmagụ ihu igwe site n’ikuziri na ịgba ụmụ akwụkwọ ume, ka ha na-arụsi ọrụ ike, na ọrụ dị mkpa nke ịlụso mgbanwe ihu igwe ọgụ.”

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *