Layo Okeowo ,ekwupụtala na exco ọhụrụ nke ụlọọrụ ahụ ga-elekwasị anya na nkwado dabere na mkpalite sitere na ohanaeze.Nwamadi a onye ahọpụtara ọhụrụ ka osote onye isi oche nke ụlọ ọrụ azụmaahịa na ụlọ ọrụ Lagos.
Okeowo mere ka a mara nke a n’oge nnabata na nyocha nke ndị isi ụlọọrụ LCCI ọhụrụ na Legọs.
O kwuru na oge eruola ka etinye uche n’ịkwụsị ihe ịma aka azụmahịa na ezinụlọ na obodo a.
Okeowo, bụkwa onye njikwa ụlọ ọrụ FAE Limited, kọwara na LCCI exco ọhụrụ ga-agbasi mbọ ike maka azụmaahịa dịka onye isi na ngalaba ahaziri ahazi na Naijiria.
Leave a Reply