Take a fresh look at your lifestyle.

C.B.N: oke ọnụ ahịa na-arị elu na ọnụ ahịa mgbanwe ego a di ugbu a ga-ebelata na 2024.

Chigo deziri ya n'Igbo.

0 422

C.B.N:  oke ọnụ ahịa na-arị elu na ọnụ ahịa mgbanwe ego a di ugbu a ga-ebelata na 2024.Ụlọoba akụ  nke Naijiria (CBN), kwuru nike a.

 Gọvanọ CBN, Maazị Olayemi Cardoso kwuru nke a mgbe ọ na-agwa ndị kọmitii na-ahụ maka ụlọ akụ, mkpuchi na ụlọ ọrụ ego ndị ọzọ okwu n’Abuja ụbọchị Tọzdee.

 Ọ kọwara ndị otu kọmiti jikọrọ ọnụ sitere na ụlọ ka mmadu nile nwee olile anya maka mgbanwee.

 

“Oke  onu  the oriri nwere ike ịdịgide n’ime obere oge ma a na-atụ anya na ọ ga-agbada na 2024. A na-atụkwa anya na oke ọnụego mgbanwe ga-ebelata kwa.

 

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *