Take a fresh look at your lifestyle.

Gọvanọ  steeti Naịja:na-eme atụmatụ iwu ụlọ egwuregwu.

Chico deziri ya n'Igbo.

0 429

Mohammed Umaru Bago ,Gọvanọ  steeti Naịja  kwuru na ọchịchị ya na-eme atụmatụ iwu ụlọ egwuregwu nke ọnụ ya ruru nde $100 na mbọ iji kwalite mmemme egwuregwu.

Gọvanọ ahụ kwuru nke a mgbe ọ na-anabata ndị nnọchi anya Aluko Amaebi, onye isi oche otu egwuregwu ndị ọrụ ọha, bịara leta ya n’ụlọ gọọmentị Minna.

Gọvanọ Bago kwusiri ike na ama egwuregwu nke dị n’etiti Abuja na Suleija, na-egosipụta nkwa ya na mmepe egwuregwu site n’inye ihe ndị dị mkpa iji kwalite mpaghara ahụ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *