Take a fresh look at your lifestyle.

Nzukọ onyeisiala Bola Ahmed Tinubu na onye nnọchi anya UAE.

Temitope Mustapha, Abuja

0 218

Na Thursday onye isi ala Bola Ahmed Tinubu na onye nnọchi anya UAE maka mmekorita mba ụwa nke United Arab Emirates, Reem Alhasshimy, na Presidential Villa, Abuja.

Nzukọ a na-abịa naanị otu izu ka mmalite nke United Nations Climate Change Conference, COP28, na-eme na Dubai.

Alhashimy, bụ onye gwara ndị nta akụkọ okwu mgbe nzukọ ahụ gasịrị gosipụtara nchekwube banyere ime ka mmekọrịta dị n’etiti Nigeria na UAE kwalite ọganihu dị ukwuu.

Alhashimy kwusiri ike na ụbara akụ dị na mba abụọ ahụ, na-akọwapụta mbọ United Arab Emirates n’ịkwalite ntọala nke ọrụ mmadụ dị n’etiti Nigeria na UAE.

“Anyị na-achọsi ike ileba anya ka anyị nwere ike isi mee ka njikọ anyị sie ike karịa ka ọ dịbu. Anyị ejirila akwụkwọ ozi dị mma nye gọọmentị Naịjirịa ọhụrụ a.”

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *