Take a fresh look at your lifestyle.

A tọhapụla onye bụbu Gọvanọ CBN

0 178

Ụlọikpe Ukwu nke Etiti dị n’Abuja enyela ntuziaka ka a tọhapụ Onye bụbu gọvanọ Ụlọakụ Etiti Central Bank of Nigeria(CBN) bụ Godwin Emefiela, ka o si n’ụlọ abịa ikpe.

Gọọmentị Etiti kpụrụ Emefiele ụloikpe maka ebubo inwe egbe na mgbọ egbe.

Ọkaikpe kpere ya bụ ikpe bụ Jọstịs Hamza Muazu kwuru ka Emefiele wetara ụlọikpe N300m ma kpọta mmadụ abụọ nwere ala na Maitama Abuja dịka ndị ga-akwụdoro ya.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *