Take a fresh look at your lifestyle.

NRCRI Umudike:Maazi David Ogba Onuoha Bourdex agaala nleta maka ‘ịkwado ike n’ọrụ ugbo.

chigo deziri ya n'igbo.

0 251

 

N’ịkwado ọrụ ugbo na ịzụ ahịa, onye isi obodo Ohafia, Maazi David Ogba Onuoha Bourdex agaala nleta nkwanye ùgwù na National Root Crops Research Institute, NRCRI, Umudike na ụzọ kacha mma isi  mmepe ugbo na mpaghara steeti.

N’ikwu okwu n’oge nleta ya na National Root Crops Research Institute, NRCRI, Umudike, o kwuru “Nleta m na NRCRI bụ ka m kparịta ụka, jụọ ajụjụ, na ịchọ enyemaka n’ụzọ na ụzọ isi tinye ọchịchị ime obodo m, Ohafia, na ụzọ ọsọ ọsọ. maka mmepe ugbo.

“Mkparịta ụka anyị gbadoro ụkwụ na otu anyị ga-esi tinye nnukwu ike n’ọrụ ugbo  na azụmahịa yana ka steeti na Ohafia LGA ga-esi nweta nnukwu ego dị maka mmepe mpaghara Agro nke akụ na ụba anyị.”

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *