Take a fresh look at your lifestyle.

Onye isi ala Naijiria dị njikere ịkwalite mmekorita ya na Saudi Arabia n’ịlụso òtù ndị Boko Haram na ISWAP, na òtù ndị ọzọ na-eme ihe ike.

Temitope Mustapha, Abuja dere ya na bekee.

0 229

Naijiria, Saudi Arabia amalitela imekọ ihe ọnụ iji buso Boko Haram, ISWAP agha.
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu ekwupụtala njikere Nigeria dị njikere ịkwalite mmekorita ya na  Saudi Arabia n’ịlụso òtù ndị na-eyi ọha egwu ọgụ dị ka Boko Haram, ISWAP, na òtù ndị ọzọ na-eme ihe ike.
N’ikwu okwu na Saudi-Africa Summit na Riyadh, Saudi Arabia, na Friday, onyeisiala Tinubu kwuru na Naijiria dị njikere maka azụmahịa mgbe ọ na-emesi ndị na-etinye ego obi ike na nlọghachi kachasị elu n’ụwa na ntinye ego.
Onye isi ala Tinubu mekwara ka obi sie ndị nwere ike itinye ego n’ọrụ na itinye ego ha ga-adị mma na Naịjirịa.
E mere ka ndị a mara na Fraịde na nkwupụta nke onye na-ekwuchitere Onye isi ala, Ajuri Ngelale binyere aka.

N’okwu Onye isi ala Tinubu, “Naijiria na Saudi Arabia na-enwe mmekọrịta maka mmepe na mgbazi obodo.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *