Take a fresh look at your lifestyle.

ASA 2023: Sterling Bank enyefere N1bn nye ndị na-emepụta nri>oru ugbo.

Shakirat Sadiq dere ya na bekee.

0 408

ASA 2023: Sterling Bank enyefere N1bn nye ndị na-emepụta nri>oru ugbo.

Sterling Bank na-ekwu na ọ na-enye ndị ọrụ ugbo na-emepụta ihe otu ijeri naira na nnọkọ Agric Summit Africa, ASA, na-abịa n’ihu na Nov. 8, na Legos.

Onye isi otu na-ahụ maka ọrụ ugbo na ngwa aku chinyere ndi esi na ala egwupụta  na Sterling Bank, Dr Shola Obikanye kwuru nke a na nkwupụta na Legọs.

Obikanye kwuru na kemgbe mbipụta mbụ ya n’afọ 2019, ASA rụrụ ọrụ dị mkpa n’ịkwado okwu dị oke mkpa n’ime ngalaba ọrụ ugbo nke obodo a.

O kwuru na nzuko a na-achịkọta ndị nwere mmetụta sitere na mpaghara dị iche iche iji kparịta ma chọpụta ihe ọhụrụ maka ihe ịma aka ụlọ ọrụ ahụ.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *