Take a fresh look at your lifestyle.

Onye isi ala Tinubu nwere nchekwube na Naijiria ga-adi mma.

Temitope Mustapha, Abuja dere ya na bekee dere ya na bekee,

0 423

Onye isi ala Tinubu nwere nchekwube na Naijiria ga-adi mma.

Onye isi ala Bola Tinubu na-ekwu na ọgba aghara akụ na ụba Naijiria na-ahụ onwe ya bu nke ga-emecha di mma.

Onye isi ala Tinubu kwuru nke a mgbe ọ nabatara ndị otu Board na Management of Nigeria Economic Summit Group nke onye isi oche ha bụ, Olaniyi Yusuf .

Ọ sịrị; Naijiria agabigala nke ukwu ọnọdụ nhusi anya ,o kachasi na-ebe aku na uba di,mana ha nile ga-emecha bụrụ ihe akuko.

“Ọ dị mkpa iburu n’obi na mgbanwe mgbanwe akụ na ụba na Nigeria nwere ike ime naanị site na nnukwu mmekorita dị n’etiti ụlọ ndi nwere onwe ha  na ndị ọrụ ọha.”

Onye isi ala Naijiria kweghachiri nkwa ya n’iwulite ụzọ ọdịnihu dị ukwuu maka obodo a.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *