Take a fresh look at your lifestyle.

Ihe mberede ọkụ: Onye isi ala Tinubu na-akasi South Africa.

Temitope Mustapha, Abuja

0 503

Ihe mberede ọkụ: Onye isi ala Tinubu na-akasi South Africa

Onye isi ala Naijiria, Bola Tinubu ekwupụtala obi ọmịiko ya nye Gọọmenti na ndị mmadụ South Africa, maka  ọkụ ogbugba  dị egwu n’otu ụlọ mpaghara ebe  azụmahịa n’ etiti Johannesburg.

Ozi nkasi obi nke onyeisiala Tinubu dị na nkwupụta nke onye ndụmọdụ ya pụrụ iche na mgbasa ozi ya Ajuri Ngelale, binyere aka na Tọzdee.

“N’oge ọdachi a, echiche na ekpere anyị na-eso ndị ihe a metụtara

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *