Ndị nnọchiteanya na-akpọ oku maka nlebara anya ngwa ngwa maka mbuze na steeti Imo.
Osote ọnụ na-ekwuchitere ụlọ omebe iwu, Hon. Philip Agbese, akpọkuola Gọọmenti etiti ka ha tinye uche ngwa ngwa n’ihe gbasara mbuze nke ndị Ideato na steeti Imo.
Ideato enweela nsogbu maka nke a ọtụtụ oge.
Leave a Reply