Take a fresh look at your lifestyle.

Nchekwa:Onyeisiala Naijiria,kwere nke a na nkwa.

Timothy Choji, dere ya na bekee.

0 400

Nchekwa:Onyeisiala Naijiria,kwere nke a na nkwa.

Onye isi ala Bola Tinubu ekwela ndị Naịjirịa  nkwa inye ha nchekwa zuru oke.

O mere nkwupụta a na Steeti Kaduna, North-West Nigeria na Fraịde.

Onye isi ala Tinubu kwuru okwu na mmemme ngụsị akwụkwọ nke Course 45 nke ngalaba ndị agha agha Command and Staff College, Jaji, Steeti Kaduna.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *