Take a fresh look at your lifestyle.

Ikwalite ọrụ ugbo ala kpọrọ nkụ na Afrika.

KAMMILA BELLO DERE YA NA BEKEE.

0 360

 

Ụlọ Ọrụ Na-ahụ Maka Ọrụ Ugbo nke ala kpọrọ nkụ (CDA) nke Mahadum Bayero, Kano, ewepụtala ebumnuche iji dozie ihe ịma aka na-eche ọrụ ugbo  ala ọkpọrọ n’Afrika, n’ihi na ọ na-emetụta mmepụta nri na nchekwa.

Onye isi CDA, Prọfesọ Jibrin Mohammad Jibrin, kwuru nke a na mmemme mmeghe nke ụbọchị nke abụọ , nke a haziri iji gosipụta ihe ọhụrụ  maka  teknụzụ kemgbe ọtụtụ afọ.

 

Prọfesọ Jibrin kwuru, na CDA enweela ọganihu dị ukwuu n’ihe gbasara ịnyefe ihe ọmụma na mmepe nyocha, na-agbakwụnye na ntinye aka ya na mmepụta ala akọrọ adọtala akụ na ego sitere na oba ego uwa na French Agency for Development (AGD).

 

Mgbe ọ na-akọwa na CDA zụrụ ihe karịrị 530 Ọkammuta na ụmụ akwụkwọ, ọtụtụ n’ime ha sitere na mba 15 dị n’Afrika,

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *