Take a fresh look at your lifestyle.

Nsogbu Sudan: NEMA na-ezigara ndị Naijiria ihe oriri.

Rahila Lassa, Abuja dere ya na bekee.

0 255

Nsogbu Sudan: NEMA na-ezigara ndị Naijiria ihe oriri.

Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ihe ọdachi na Naijiria, NEMA, ezipụla ihe oriri dị iche iche akwadoro maka ndi Naijiria nọọ na Sudan.

Ihe nri ndị a, dịka onye isi ụlọ ọrụ NEMA Mustapha Ahmed siri kwuo na ihe a bụ maka iji meta ụmụ amaala Naijiria mma.

” Ihe ndị ahụ bụ otu narị akpa osikapa dị kilogram 10, akpa 50 nke agwa 10kg, katọn ntụ iri, katọn spaghetti 50 na akpa nnu 5.

A kana agba mgbọọ ka ndi odu ugbo elu ndi ozokwa di n’ala Naijiria soro jee bulatabakwa ndi mmadụ na Sudan.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *