Take a fresh look at your lifestyle.

IFAD weputara $60nde iji kwado ndị ọrụ ugbo na Niger Delta.

FOLUKE IBITOMI DERE YA NA BEKEE.

0 257

IFAD weputara $60 nde iji kwado ndị ọrụ ugbo na  Niger Delta.
Onye isi n’ahụ maka mmepe ọrụ ugbo n’ụwa nile (IFAD) Dede Ekuoe, kwuputara na ewepụtala $60 nde maka mmepe oru ugbo ndi akamkpa.
Nke a na-enyere ndi oru ugbo aka ọkachasị nke ndi akamkpa na ndi nọrọ onwe ha ikoputa ndi n’uju.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *