Davido kpughere ihe nzuzo nke inwe ọtụtụ ndị na-eso ụzọ karịa ndị ọzọ .
OLUCHI OKWUEGO dere ya na bekee.
Davido kpughere nzuzo nke inwe ọtụtụ ndị na-eso ụzọ karịa ndị ọzọ.
Onye EGWU ama ama na Naijiria, David Adeleke, onye amara aha ya bụ Davido, ekpughela ihe mere o jiri nwee ndi buru ibu na eso ya na Instagram ruru nde mmadu 2.9 na nde mmadu 13.4 Twitter. O kpughere na ọ na-etinye oge dị ukwuu na mgbasa soshal midia.Nke a mere o ji enweta ọtụtu ndi na-eso ya na soshal midia ndi a.
Leave a Reply