Take a fresh look at your lifestyle.

Eid-Al Fitr: Minista nke n’ahụ maka mmefu ego na atụmatụ na-akwado ndị Alakụba.

Florence Adidi, Abuja dere ya na bekee.

0 442

Eid-Al Fitr: Minista nke n’ahụ maka mmefu ego na atụmatụ na-akwado ndị Alakụba.
Mịnịsta na-ahụ maka etu a ga-esi were mmefu ego, Prince Clem Ikanade Agba, kelere ndị Alakụba maka mmemme Eid-al Fitri, nke bụ akara ngwụcha nke Ramadan nke afọ a.
N’ozi ya na Twitter @ClemAgba, onye ozi ahụ dere: “Ana m aṅụrị ọṅụ na ndị Alakụba niile na mpaghara Naijiria na-enwe ọṅụ nke Eid-el-Fitr, nke na-egosi njedebe nke Ramadan.
“Ka Chineke Pụrụ Ime Ihe Niile zaa ekpere gị ma nye gị udo, obi ụtọ na ọganihu,” Nke a ka o dere na twitter.
Ndị Alakụba n’ofe ụwa na-eme mmemme nke ọkụ eid-al, nke na-egosipụta njedebe nke ọnwa ibu ọnụ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *