Take a fresh look at your lifestyle.

Otu Super Falcons nke Naịjirịa ji goolu anọ bọkasịa otu New Zealand

0 442

Otu egwu bọọlụ ụmụnwaanyị nke Naịjirịa bụ Super Falcons ejirila ọkpụ goolu atọ asataghịọ nchancha merie otu egwu bọọlụ nke New Zealand n’asọmpị enyi na enyi.

Ọ bụ Onome Ebi, Jennifer Echegini na Desire Oparanozie nyere goolu atọ ndị a.

Cheta na mba New Zealand sọ na ndị ga-ahazi egwuregwu iko mba ụwa nke egwuregwu bọọlụ ụmụ nwaanyị.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *