Take a fresh look at your lifestyle.

NDI NZE NA ỌZỌ DIKA USORO ỌCHịCHị N’ALA IGBO.

Chigo dere ya na bekee.

0 414

NDI NZE NA ỌZỌ DIKA USORO ỌCHịCHị N’ALA IGBO.

Ha bụ  ndi chiri nnukwu echichi,n’ihi nke a ha na-enwe nnukwu ugwu na nsọpụrụ.

Ha bụ ndi na-anọ dịka ndi ọkaikpe n’obodo ha,ma na-atakwa ndi na-eme mpụ ahụhụ.

Ọ bụ ndi nwere akụnụụba ma bụrụkwa ndi enweghị ntụpọ ọ bụla n’obodo ka a na-echi echichi a.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *