Gọvanọ steetiAnambra ewepụtala ụlọ ọrụ na-ahụ maka ego n’ime steeti ahụ.
Chinwe Onuigbo, dere ya na bekee.
Gọvanọ steetiAnambra ewepụtala ụlọ ọrụ na-ahụ maka ego n’ime steeti ahụ.
Aka na-achị steeti Anambra bụ Chukwuma Soludo ewepụtala ụlọ ọrụ na-ahụ maka ego n’ime steeti ahụ, nke ga-ahụ maka nkwalite ego a na-enweta n’ime ya.
Ụlọ ọrụ ahụ nwere Maazị Richard Madiebo dịka onyeisi oche ya.
Onye isi oche nke ụlọ ọrụ ahụ kelere Gọvanọ maka ntụkwasị obi ọ na-enwe na ha ma kwe nkwa na ụlọ ọrụ ahụ ga-emezu ihe a tụrụ anya ya.
Gọvanọ ahụ rụrụ ọrụ a na Government Lodge, Amawbia, Awka, isi obodo steeti ahụ.
Leave a Reply