Take a fresh look at your lifestyle.

Otu ndị ọkaikpe ụmụ nwanyị na-akpọ oku nsonye, nsonye nha anya.

Bilkisu Halilu Pai.

0 364

Otu ndị ọkaikpe ụmụ nwanyị na-akpọ oku nsonye, nsonye nha anya.

Dịka mba ụwa na-eme mmemme ụbọchị ncheta maka ụmụnwanyi ndị ọkaikpe , ndị ọkaikpe ụmụnwaanyị na Naịjirịa (NAWJN), akpọọla oku ka ha gbabawanye mbọ maka ịkwalite ikike na nsonye nha anya nke ụmụnwaanyị na ndị ogbo ha.

  Otu ahụ, site n’aka onye isi mba ụwa, Hon. Justice Roli Harriman, onye kwuru okwu n’aha onye isi oche ya, Justice Jummai Sankey, kwuru nke a n’ememe nke 2023 International Day for Women Judges.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *