Take a fresh look at your lifestyle.

FG na-akpọku steeti ka ha bube atụmatụ nchekwa  mmiri  ọnụnụ ụzọ.

Kamilla Bello dere ya na bekee.

0 475

FG na-akpọku steeti ka ha bube atụmatụ nchekwa  mmiri  ọnụnụ ụzọ.

Ụlọ ọrụ Federal Ministry of Water Resources kpọkuru ndị gọọmentị steeti ka ha na-ebute atụmatụ nchekwa mmiri , iji belata mmetọ.

Onye enyemaka onye isi, mmiri, ịdị ọcha na mmekorita nke ịdị ọcha, Oriakụ Abosede Orimoloye, kpọrọ oku a na ogbako maka mmepe nke atụmatụ nkwadebe maka mgbochi Cholera (EPR) na Asaba, Delta.

O kwuru na ndị na-eji mmiri ọzọ ewezuga ebe mmiri ọha kwesịrị ikpocha ma debe  isi mmiri ha ọcha  ugboro anọ n’ime otu afọ, na-ekwu na-eweputala usoro ọgbara ọhụrụ esi ekpocha ma na edebekwa mmiri ọcha.

O kwuru, mkpa atụmatụ nchekwa mmiri dị mkpa bụ ibelata mmetọ nke isi mmiri ọñụñụ, igbochi mmetọ n’oge nchekwa, nkesa na njikwa.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *