Engligbo abụghị ihe ọjọọ, e kwesịrị ịkwado ya.
Engligbo: Ihe nke a putara bu asutu igbo asutu oyibo.
Imaatu :
Sitigodu down.
Movegodu ihe a.
Nwayoli.
Fowadugodulum ya.
Shiftugodu.
Reachgodulum ya.
Engligbo na-enyelu onye na-amu asusu igbo aka ka omuta asusu Igbo nke oma.Mana a ga-agba mbo ka o ghara I naghalu anyi asusu Igbo kpomkwem
Leave a Reply