Onye chibụru dika onyeisiala Naịjirịa bụ Dr Good luck Ebele Jonathan tinyere votu ya na nwunye ya bụ Dame Patience Jonathan na obodo ya bu otuoke Steeti Bayelsa. Ha rụrụ ọrụ obodo ha n’ihe dị ka elekere 11:31 nke ụtụtụ. Ihe omume a mere na ward 13 unit 39, Otuoke, Bayelsa State. N’ozuzu, mmemme ahụ dị n’udo, n’agbanyeghị na ndị ọrụ INEC rutere n’oge.
Leave a Reply