Uganda kwadoro akwụkwọ ikike iji wuo ọwa maka mmanu agbadi na Tanzania.
Hauwa Mustapha dere ya na bekee.
Uganda kwadoro akwụkwọ ikike iji wuo ọwa maka mmanu agbadi na Tanzania.
Uganda enyela ụlọ ọrụ Total Energies na-achị akwụkwọ ikpeazụ ka o wuo ọwa mmanụ agabadi ruru ego a $3.5 ruo Tanzania.
Nkwado ikpeazụ a ga-enye ụzọ na-aga n’ihu n’ịrụpụta ọwa nke a ga-eji na-ebufe mmanụ agbadi nke mba ahụ na mba ụwa.
Leave a Reply