IHE NDI NWERE IKE INOCHI ANYA OJI N’ALA IGBO.
Oji bụ nnukwu mkpụrụ osisi e nwere n’ala Igbo nke bara ọtụtụ uru.Otu nnukwu uru oji bara bụ nke a eji ya ele ọbịa.Mana e nwere ihe ndi ọzọ ga-anochi anya oji ma abịa n’ile ọbia,ha gụnyere ndi a:
A)Akụilu
B)Oseoji
CH)Aṅara
D)Nzu
E)Mmanya
F)Nri
G)Ego
GB)Mmimi
Leave a Reply