EXPO nka na ụzụ ga-eduzi aku na uba Naijiria n’afọ 2030.
Teknụzụ Sayensị nke afọ 2023 na ihe ọhụrụ STI Expo nke a ga-eme site na 16th ruo 20th nke Jenụwarị 2023 ga-ewelite Naijiria elu n’ụwa n’afọ 2030.
Mịnịsta na-ahụ maka nkà na ụzụ sayensị na ihe ọhụrụ, Dr Adeleke Mamora mere ka a mara nke a n’oge nzukọ ndị dị oke mkpa na-enwe maka imeghe kọmitii atụmatụ nke STI 2023 Expo na Abuja, isi obodo Naijiria.
Leave a Reply