Take a fresh look at your lifestyle.

Ọtụtụ puku ndị Etiopia jụrụ ile  ule mba ahụ.

shakirat sadiq dere ya na bekee.

0 432

Ọtụtụ puku ndị Etiopia jụrụ ile  ule mba ahụ.

Ọtụtụ puku ụmụ akwụkwọ nọ na mpaghara ugwu Etiopia nke Amhara apụọla n’ule ịga akwụkwọ nke mba  ahụ nke na-ekpebi ịbanye na mahadum.

Ihe karịrị ụmụ akwụkwọ sekọndrị 12,000 jụrụ ile ule ahụ, dịka ọnụ ọgụgụ gọọmentị siri kwuo.

Nkwupụta sitere na ministri agụmakwụkwọ ewepụtabeghị ihe kpatara  nke a mana  nke a bidoro  ka ndị ọchịchị webatara ‘usoro ọhụrụ iji gbochie’ ihe ha kpọrọ “ọrịa na-efe efe nke bụ  ịghọ aghụghọ n’ ule.

Ntupu ule abụrụla ihe a na-ahụkarị n’afọ ndị na-adịbeghị anya.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *