Ulo omeiwu,ga-ekpebi ego olee ga-abụ ego mmefu nke ikpeazụ.
Onye isi oche kọmitii na-ahụ maka mgbasa ozi ọha na Naijiria bụ Hon.Benjamin Okezie Kalu na-ekwu na ndị omeiwu mba ahụ ga-ekpebi ọnụọgụ mmefu ego nke a ga-ewere.
O kwuru na Ụlọomeiwu ahụ ga-enyocha akwụkwọ ikike ị nweta kwa afọ nke onye isi ala Naijiria na-ewepụta na nnọkọ ọgbakọ omebe iwu obodo.
Kalu kwukwara na kọmitii ọ bụla nke Ụlọ Ndị Nnọchiteanya nke National Assembly ga-eduzi nnọkọ leba
Leave a Reply