Onye ji paati ACCORD azọ ọkwa Sineeti kwere nkwa inyere ndị ntorobịa aka.
Olubunmi Osoteku dere ya na bekee.
Onye ji paati ACCORD azo okwa Sinati kwere nkwa inyere ndị ntorobịa aka.
Onye na-azọ ọkwa sinetọ nke Accord Party maka Oyo South Senatorial District, Mazị Kolapo Kola-Daisi, ekwuola na otu n’ime ụzọ o si ebu n’obi na-enye ndị ntorobịa aka bụ site n’ịkwanye ha ikike na echiche na-edozi obodo.
Kola Diasu kwuru ka gọọmenti gbaa mbọ kwalite nka n’ụzụ nzikọrịta ozi,na nke a ga-enye aka ikwalite ndi ntorobia n’ụzọ di otu a.
Ọ kpọrọ oku a n’okwu ya bụ na Adeseun Ogundoyin Polytechnic, Eruwa, Oyo State, n’isiokwu: “Advanced Information Technology, IT and it on the Nigerian Economy, Business, Marketing, Education and Commerce.”
Leave a Reply