Take a fresh look at your lifestyle.

Naijiria na Cuba na-arụkọ ọrụ na Mmepụta Ọgwụ mgbochi.

Hadiza Ndadama, Abuja dere ya na bekee.

0 522

Naijiria na Cuba na-arụkọ ọrụ na Mmepụta Ọgwụ mgbochi.

Minista Sayensị, Nkà na ụzụ na Innovation, Dr Adeleke Mamora kwuru na Naijiria na Republic of Cuba ga-arụkọ ọrụ na mmepụta ọgwụ mgbochi.

Onye minista ahụ kwuru nke a mgbe Amabassdor nke Republic of Cuba, Oriakụ Clara Pulido gara leta ya na Abuja, isi obodo Naijiria.

Dị ka Dr Mamora si kwuo, mmekorita ahụ ga-ahụ na ụlọ ọrụ na-emepụta ọgwụ mgbochi na Republic of Cuba nwere ike ịmalite na Nigeria maka mmekọrịta dị n’etiti mba abụọ na-amị mkpụrụ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *