OMENALA NA EWUMEWU IGBO:Mmekorita di n’etiti ndiichie na ndi nọọ ndu.
Igbo kwenyere na mmeko a nke ukwu.Ha adịghị achọ imejọ ndiichie ma ncha.
Lee ụzọ IGBO siri enwe mmekọ ha na ndiichie.
1)Ndi igbo na-akpoku ha mgbe ha na-agọ ọji.
2)Ha na-akpoku ha mgbe ha na-atụ mmanya.
3)Ha na-akpoku ha mgbe ha na-amalite ofufe.
4)Ndi okenye Igbo na-ebu uzo kpọọ ha ka ha bia rie ihe tupu ha eriwe.
5)Ndi igbo na-akpoku ha ka buru ụzọ rie ji bụ ya bụ isi nri ndi igbo,tupu ha eriwe. Maka ya ka eji eme mmemme ahiajioku ma ọ bụ oriri ji ọhụrụ.
Leave a Reply