OMENALA IGBO
AKAMOZU
Ndi Igbo kwenyesiri ike na ndu ma a nwụsịa, ọ bụ maka ya ka ha ji eme akwamozu Akwamozu bụ mmemme ndi Igbo na-eme iji si onye nwụrụ anwụ gaa nke oma n’ala mmụọ.A na-eme nke a ka onye ahụ ghara ịtọ n’ụzọ ma ọ bụ na-agaghari ka ajọ mmụọ.
NDI A NAGHị E MERE AKWAMOZU
1ỤMỤ AKA
2)NDI NWỤRỤ ỌNWỤ ỌJỌỌ:ha bụ ndi kwụrụ ụdọ,ndi rịara ọria ekpenta na kịtịkpa were nwụọ,ndi mmiri riri,ndi toro afọ were nwụọ na ndi kpudoro ihu n’ala were nwụọ.
Leave a Reply