Take a fresh look at your lifestyle.

Nje Marburg: Naijiria nọ n’oke egwu maka nje a, NCDC kwuru.

Kamila Bello dere ya na bekee.

0 359

Nje Marburg: Naijiria nọ n’oke egwu, maka nje a NCDC kwuru.

Ụlọ Ọrụ N

na-ahụ Maka Nchịkwa Ọrịa Naijirịa eji NCDC mara, kwuru na Naijiria nọ n’ihe ize ndụ nke ntiwapụ nke nje Marburg.

Ụlọ ọrụ ahụ kwuru na mgbe ọrịa ahụ malitere na Ghana nke otù ahụ Ike Ụwa(W.H.O) kwuru na Julai 17.

Achọpụtara nje  ahụ nke mbụ na 1967 ka ọ gbasasịrị na Marburg na Frankfurt na Germany, na Belgrade, Serbia.

Nje  Marburg na-ebute ọrịa ọrịa na-efe efe na oke

ahụ ọkụ

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *