EWUMEWU OFUFE NA NKWENYE NDļ IGBO.
OFUFE NA NKWENYE ỤFỌDỤ NDļ IGBO BỤ ND A:
1)ļchụ aja
2)Mmụọ
3)Okwukwe
4)Usoro
ļCHỤ AJA.
Mgbe ọ bụla a na-ehunyere ihe ị mara na ọ bụ aja ka a na-achụ.Ụfọdụ ofufe a na-ehunyere aja bụ ndǃ a:
a)Chukwu
b)Chi
ch)Arụsị ma ọ bụ Agbara.
Eserese a na-egosi afere aja a chụrụ nyee mụọ O nwere ike ị bụ Chukwu,Agbara ma ọ bụ Chi.
O nwere ilu a na-atụ nke bụ na-achụọ aja ma ahụghị udele,mara n’ ihe mere be ndị mmụọ.Udele soo n’otu anụ e kwenyere n’ala Igbo na ọ na-eso e buru aja were jekwuo mmụọ achụnyere ya site n’iri aja ahụ.
Leave a Reply