Take a fresh look at your lifestyle.

Ibrahim Tanko agbaala arụkwaghịm.

Salihu Ali deputara ya na Bekee.

0 651

Onye ọka ikpe Naịjirịa bụ Ibrahim Tanko agbaala arụkwaghịm.

Onye ọka ikpe Naịjirịa bụ Justice Ibrahim Tanko Muhammad agbaala arụkwaghịm.

Enyemaka mgbasa ozi nyere CJN Maazị Ahuraka Isah kwadoro arụkwaghịm nke CJN nye ndị nta akụkọ ikpe na Abuja na Mọnde.

Ndị nta akụkọ Voice of Nigeria gbakọtara na, nhazi na-aga n’ihu iji ṅụọ iyi nye onye ọka ikpe kachasị elu nke Ụlọikpe Kasị Elu bụ Justice Olukayode Ariwoola, dịka onye na-ahụ maka ikpe ziri ezi nke Naijiria site n’aka President Muhammadu Buhari.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *