Take a fresh look at your lifestyle.

Prezidenti Buhari anabatala Prime Minista mba Ethiopia

0 343

Onyeisiala Naijiria bụ,Muhammadu Buahri anabatala Prime Minista mba Ethiopia bụ, Abiy Ahmed dika ọwuchiri ala Naijiria.

Onye Prime Minista,wuchiri ogige onyeisiala ka owetara aka na 10:30 GMT,ka onyeisialal nabatara ma leta ndi nche nte onyeisiala nke akpọrọ Presidential Guards Brigade n’olu bekee.

Ka nkea gachara,eji onu egbe iri abụọ na otu jiri kwanyere ya ugwu nnabata bụ onye ndu ndi mba Ethiopia.

Prezidenti Buhari na onye obia ya na enwe nzukọ ka ọdi ugbua,tupu ha aga rie nri.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *