Onwu anapula Nollywood otu onye ọzọ,dika Gbenga Richards anwụọla ka orichara ahu.
Nwa ya nwoke mere ka amata nkea n’ụtụtụ ụbọchi wenezde
Obu onye amara ama maka ikpe agwa dika onye ike,bu nke oji tinye oke ya na iwulite na nmepe Nollywood industry.
Ọtụtụ ndi otu ya nakwa ndi enyi ya n’eti mkpu enyem aka maka ahụike ya n’afọ 2021.
Leave a Reply