Take a fresh look at your lifestyle.

Onyeisiala Buhari ekwela nkwa ichebe ndị Naijiria.


0 635

Onyeisiala Naijiria bụ Muhammadu Buhari ekwela nkwa na Gọọmenti Naijiria ga-ewepụta ike ya ichebe ndị Naijiria aka ha dị ọcha na ndị na-arụsi ọrụ ike n’aka ndị na-eyi ọha egwu na ndị na-ebute mmebi iwu na mpaghara South-East.

N’ikwu okwu na Fraịde na Abakaliki, isi obodo Ebonyi steeti, na nzụkọ ya na ndị isi South East, na njem ụbọchị abụọ ya na steeti ahụ, Onye isi ala gosipụtara nchegbu maka ọnọdụ nchekwa na-akawanye njọ na mpaghara ahụ, na-ekwughachi ntụziaka ya nye ndị ọrụ nchekwa ‘ ‘gbapụ’ ndị na-eme ihe ike n’ala ahụ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *