Take a fresh look at your lifestyle.

  Onye odeakwụkwọ ukwu nke UN  kọwara nleghara anya ya mere obodo Mali na njem  o mere na ọdịda anyanwụ Afirika.

0 606

Antonio Guterres, akọwara nleghara anya ya mere obodo Mali n’oge njem nlegharị anya West Af Onye isi

rica nke izu a.

Maazị Guterres gara Senegal, Niger na Nigeria na nleta ịdị n’otu Ramadan ya na mba dị iche iche.

O kwuru na njem ya bụ iji kwụọ ndị na-enwe ọganihu n’ịlụso iyi ọha egwu ụgwọ.

“Nleta a bụ ụgwọ ọrụ nye ndị na-eme nke ọma n’ihe metụtara ọgụ megide iyi ọha egwu n’ihi na nke a bụ nleta m kwa afọ nke ịdị n’otu na Ramadan na ọ bụ nleta na nkwado nke ndị na-eyi ọha egwu’’ Maazi Guterres kwuru.

Mali nwere ndị otu UN kachasị na-ahụ maka udo mana mmekọrịta dị n’etiti ndị isi agha ya na mba ndị dị n’Ebe Ọdịda Anyanwụ emebiela n’ihi nkata akpala maka ichutu onyeisiala ugboro abụọ.

E boro ndị agha ahụ ebubo na ha na-ewe narị narị ndị mercenaries sitere na otu Wagner nke Russia iji nyere aka n’ọgụ ya na ndị otu jihadist.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *