Take a fresh look at your lifestyle.

NDLEA achọpụtala ọgwụike ọnụ ahia ya ruru N22bn

0 405

Ụlọ ọrụ National Drug Law Enforcement Agency, NDLEA n’aha ichafu,emela ka amata na dika ha n’enyocha onye mgbere ọgwụike bụ,Chief Afam Mallinson Ukatu,na ha chọpụtara contena abụọ nke ọgwụ Tramadol bụ nke ọnụ ahia ya ruru njeri naira iri abụọ na abụọ N22billion na otu ụnwa.

 Ụlọ ọrụa kwuru na atụbatara ọgwụ Tramadol di 1,284 cartons n’ala Naijiria n’ọnwa Ọktoba 2019.

 Onye Direktọ mgbasa ozi ndi ụlọ ọrụa bụ.Mazi Femi Babafemi kwuru na ,nkea turu ya na anya “bụ ụfodu ndi mmadu siri na NDLEA enweghi ihe ọbụla ha ga eji nwuchie Ukatu,bụ onyeisioche Mallinson Group of companies.”

 Dika ha si meek a amata, “anwụchiri Ukatu mgbe ọnachọ iba ụgbọ elu na Lagos aga Abuja n’ụbọchi iri na atọ nke ọnwa April.”

Akpupula ya ụlọ ikpe ka ọdi ugbua.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *