Anyị agaghị ebugharị oge e kwesịrị ime ntuliaka – Mahmood Yakubu
Mahmood Yakubu bụ onyeisi ụlọọrụ na-ahụ maka ntuliaka na Naịjirịa Independent National Electoral Commission (INEC) gwara ndi ntaakuko na ntuliaka ga-aga n’ihu dịka e si tụọ atụmatụ ya na-agbanyeghi akụkọ na-efegharị na-enwereike ịgbatị ya…